EKELE / DAILY PRAYER

Draw near to God, and God will draw near to you. James 4: 8

Prayer is our way of talking with God.  It can be silent or vocal, spoken or sung, formal or informal.  We express thanks for all God has done, we ask for forgiveness, we tell God our needs, and renew our commitment to follow the path that God offers to us.


So talk to God right now.  God is always listening.

Prayer brings you closer to God. 

Prayer can help you overcome temptation

Prayer can calm you in times of trouble. 

Praying daily can give you a sense of peace

image53
image54

Click to turn the pages

EKPERE AGA NA-EKPE KWA ỤBỌCHỊ.

Our Father / Nna anyị nọ n’eluigwe

Nna anyịnọn'eluigwe.

Ka otito dịrịaha Gị. 

Ka ọchịchịGịbịa; ka eme uche Gị n'ụwa,

ka esi eme  ya n'eluigwe. 

Nye anyịtata, nri nke ụbọchịanyị:

Gbahara anyịnmehie anyịga, 

dịka anyịsi gbaghara ndịmehiere  anyị. 

E kwela k'anyịkwenye na nranye;

ma zọpụta anyịn'ajọihe. Amịn.


Hail Mary / Ekele Marịa

Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia,

Oseburụwa nọnyere gị. Ị dị ngọzị n'etiti 

ikporo nile, Ọ dịazị ngọzị bụ nwafọ gị bụ 

Jesu. Marịa dị asọ, Nne nke Chukwu,

rịọbaranyị bụ ndị njọ arịrịọ, kịta n'amanị 

ọnwụ anyị. Amịn.


Glory Be / Otito dịrị Nna. 

Otito dịrị Nna na Nwa na Mụọ Nsọ,

Otu ọ dịrị n’izizi na kịta na ekpo nine

na ụwa ebebe. Amịn.


I Believe in God / Ekwe m na Chukwu

Ekwe m na Chukwu, Nna pụrụ ime ihe nile,

Onye kere eligwe na ala, ya na Jesu Kristi

otu Nwa Ya Eze anyị, Onye atụrụime Ya

site n'ike Nke Mụọ Nsọ, a mụọ Ya na Virgin Maria, Ọ taa ahụhụn'oge nke Pontius Pilate, akpọdo Ya n'obe, Ọ nwụọ, e lie ya, o zida na mụọ, n'ụbọchịnke atọ, O sikwa na ndịnwụrụanwụpụta, Ọrọgoro n'eligwe, Ọnọdụ n'aka nri Chukwu Nna, Onye pụrụ ime ihe nile;  n'ebe ahụk' Ọgesi bịa g’ekpe ndịdịndụna ndịnwụrụ- anwụ.

Ekwe m na Mụọ-nsọ na Nzukọ Nsọ Katọlik, na nmekọ nke dị Nsọ, na Mgbahara nke njọ, na mbilite n'ọnwụ nke ahụ, na ndụ ebebe. Amịn.


Act of Faith / Omume nke Okwukwe

O Chukwu nke m, ekwere m si’ike ife nile nke Nzukọ Nsọ Katọlik, na Apọstọlik, na Roman ziri m ka m kwere, makana Gi bu Onye-ezi-okwu, kuziri Nzukọ ife ndị a.


Act of Hope / Omume nke Nchekwube

O Chkwu nke m, echekwube m Gị s’ike, na Ị ga-enye m, site na erere ezi-omume nke Jesu Kristi, gratia Gị n’ụwa nke a, ma ọ bụrụ na edebe m iwu Gị, Ị ga-enyeazi m otito Gị n’ụwa ọzọ, maka na I kwere m ya na nkwa, na maka na I na-emegbado nkwa Gị ekpo nile.


Act of Charity / Omume nke Ịhụnanya

O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị n'anya n'obi m nile, karịsịa ihe nile, maka na Ị dịfere nma oke, kwesiazị ihụnanya, ahụazịrịm mmadụ ibe m n'anya ka m si hụ onwe m n'anya, maka ihi ihụnanya Gị.


Act of Contrition / Omume nke ime Ebere

O Chukwu nkem, eme m ebere si n'obi m pụta maka njọ m, akpọrụ m njọ asị maka na ha dị Gị njọ, Ngị onye dịfere nma oke, akwadebesigo m ike, site na grasịa Gị, na m ama-emenata ha ọzọ.



Angelus / Mụọ ọma nkw Oseburụwa

V.  Mụọ ọma nke Osebụrụwa gwaputara Marịa

R.  O were tụrụ ime site na Mụọ Nsọ

Ekele Marịa…

V.  Lee odibo nwanyị nke Oseburụwa

R.  Ka o rere m k’isi kwu.

Ekele Marịa…

V.  Okwu e mere ahụ

R.  O were binyere anyị

Ekele Marịa…

V.  Rịọwara anyị arịrịọ o Nne nke Chukwu dị asọ

R.  Ka e were mee anyị itosi nkwa nke Kristi.



Let Us Pray / Arịrịọ

Anyi na-ario Gi, O Chukwu, ka I runye gratịa Gị n’ime obi anyị, ka anyi bu ndị Mụọ-ọma butere ozi, mata iwere ahụ Kristi Nwa Gị, were site n'ahụhụ Ya n'obe Ya,                                  bata n'otito nke mbilite n'ọnwụ Ya, site n'otu Kristi ahụ Dinwenu anyị. Amịn.


Enyemaka Chineke nọnyerekwa anyị mgbe 

dum. Ka mkpụrụ obi ndị nile kwerenụ gara aga site n’ebere nke Chukwu wee zuru ike na ndọkwa. Amịn.



Regina Coeli / Eze Nwanyị nke Eligwe

Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia

N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia

E sila n’ọnwụ bilite otu o siri kwu Alleluia

Rịọwara anyị Chineke arịrịọ Alleluia

Ṅụrịwa, Goriwe Virgin Marịa Alleluia

N’ihi na onye nwe anyị esila n’ọnwụ bilite ezie                                       Alleluia


Let Us Pray / Arịrịọ

O Chineke onye si na mbilite n’ọnwụ nwa Gị,

Onyenweanyị Jesu Krisiti, kwere inye ụwa aṅụrị; biko mee ka anyị si na aka nne ya Virgin Marịa nweta aṅụrị nke ndụ ebebe. Site n’otu Krisiti ahụ Onyenweanyị. Amịn.


Grace before Meals / Ekpere Tupu e Riwe Nri

Gọzie anyị na onyinye Gị ndịa, O Osebụrụwa, anyị jekọ ịnata n’afọma Gị. Site na Kristi Onyenweanyị. Amịn.


Grace after Meals / Ekpere ma e Ericha Nri

Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na-achị ụwa ebighi ebi. Ka mkpụrụobi ndị nile kwerenụ gara-aga, site n’ebere nke Chukwu were zuru ike na ndọkwa. 


Hail Holy Queen / Ekele Ezenwanyi dị asọ

Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'anyị bụ ụmụ Eve achụpụrụ na-akpọku; Gị k'anyị na-ezetera ume, na-eru uru, na-akwa akwa n'ụwa anya mmiri 

nke a. Ya bụ tụgharịkene, O onye na-ekwuru anyị, lekwasị anyị anya     ebere Gị; ma mgbe oge nchụpụ anyị a gafechara, gosi anyị nwa afọ Gị dị ngọzị bụ Jesu. O onye dị afọ ọma, dị ịhụnanya, dị ụtọ bụ Virgin     Marịa.


Prayer to our Guardian Angel / Ageli nke Chukwu

Anjeli nke Chukwu, ngị onye nche nkem, onye Chukwu 

werela m tinye n'aka ya, nyem ihe, chewe m, duwe m, na-achị m azi.


We fly to your patronage / Anyị Agbaba na Nchedo Gị

Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ,                             enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa anyị; ma                          na-azọkwa anyị, n'ihe abụla ihe dị egwu, biko Vegin dị otito  na ngọzị. 


Memorare / Cheta

O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ bụ rịọ ka I nyere ya aka; ma ọ bụ k’ikwuputara ya; Ị hapụrụ ka ọgbara aka laa. Ebe m ji afọ-ọma gị aka; lezia m bụ onye njọ cheghar ị-echegha, ka m na-akwa njọ m n’iru gị, na-arịọ gị ka Ị rara m tinye na-nwa gị, biko esepụkwala-aka gị, ka-ịkpachapụrụ nzọpụta nke ndụ ebebe m anya, elelikwana O Nne nsọ nke Jesu, Arịrịọ nke onye dị ume anị, ka I chee ntị nụrụ ya, meaziri m ihe rịọrịọ Gị. Amịn.


Prayer to Saint Michael / Arịrịọ ana-arịọ Michael dị asọ

Gbabara anyị ọgụ n’ụbọchị ọgụ Michael dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma; bụrụ, n’obi ọma gị, onye nche anyị n’ọgụ nke a anyị na ajọọ mụọ na-alu. Ka Chukwu kwatuo ha. Nke a k’anyị ji obi ume anị arịọ, ma gị ọchịagha nke eluigwe, site n’ike nke Chukwu, kwara Ekwensu na-ajọ mmụọ nile tinye n’ọkụ mmụọ ndị n’efegharị n’ụwa na-achọ mkpụrụ obi ha ga-arafu. Amịn.

DAILY PRAYERS

Our Father (The Lord’s Prayer) / Nna anyị nọ n’eluigwe

Our Father, who art in Heaven, hallowed be 

thy name, thy Kingdom come, thy will be 

done on earth, as it is in Heaven, Give us this day, our daily bread, and forgive us our trespasses as we forgive those who trespass against us, and lead us not into temptation, but deliver us from evil. Amen.



Hail Mary / Ekele Marịa

Hail Mary, full of grace, the Lord is with thee, blessed art thou among women, and blessed is the fruit of thy womb Jesus.

Holy Mary, Mother of God, pray for us sinners, now and at the hour of our death. Amen



Glory be to the Father / Otito dịrị Nna.

 Glory be to the Father, and of the Son, and to the Holy Spirit. As it was in the beginning, is now and ever shall be world without end. Amen.


I believe in God (Apostles Creed) / Ekwe m na Chukwu 

I Believe in God, the Father Almighty, Creator of heaven and earth and in Jesus Christ, His only Son our Lord, who was conceived by the Holy Spirit, born of the Virgin Mary, Suffered under Pontius Pilate, was Crucified, died and was buried. He descended into hell, the third day, He rose again from the dead, He ascended into heaven and is seated at the right hand of God, the Father Almighty, from there He shall come to judge the living and the Dead.

I believe in the Holy Spirit, the Holy Catholic Church, the Communion of Saints, the forgiveness of sins, the resurrection of the body and life everlasting, Amen.


Act of Faith / Omume nke Okwukwe

My God, I believe in you and all your Church teaches, because you have said it, and your word is true.


Act of Hope / Omume nke Nchekwube

O my God, relying on Your infinite goodness and promises, I hope to obtain pardon of my sins, the help of Your grace, and life everlasting, through the merits of Jesus Christ, my Lord and Redeemer.



Act of Charity / Omume nke Ịhụnanya

O my God, I love You above all things, with my whole heart and soul, because You are all-good and worthy of all love. I love my neighbor as myself for the love of You.  


Act of Contrition / Omume nke ime Ebere

My God, I am sorry for my sins with all my heart. In choosing to do wrong and failing to do good, I have sinned against you whom I should love above all things. I firmly intend, with your help, to do penance, to sin no more, and to avoid whatever leads me to sin. 


Angelus/ Mụọ ọma nkw Oseburụwa

V.  The Angel of the Lord declared unto Mary:

R.  And She conceived of the Holy Spirit.

Hail Mary...

V.  Behold, the handmaid of the Lord

R.  Be it done to me according to your word.

Hail Mary...

V.  And the word was made flesh

A.  He dwelt among us

Hail Mary...

V.  Pray for us, O holy mother of God

R.  That we may be made worthy of the promises of Christ.


Let us Pray /Arịrịọ

Pour forth; we beseech you, O Lord, your Grace into our hearts that we, to whom the incarnation of Christ, your Son, was made known by the message of an Angel, may by his passion and cross be brought to the glory of His resurrection. Through the same Christ our Lord. Amen. 


May the divine assistance remain always with us. And may the souls of the faithful departed, through the mercy of God rest in peace. Amen.


 Regina Coeli / Eze Nwanyị nke Eligwe 

O Queen of Heaven rejoice! Alleluia

For he whom you did merit to bear! Alleluia

Has risen as he said!        Alleluia

Pray for us to God!        Alleluia

Rejoice and be glad, O Virgin Mary Alleluia

For the Lord has risen indeed. Alleluia.


Let us Pray /Arịrịọ

O God, who gave joy to the world through the resurrection of your son, our Lord Jesus Christ, Grant that we may obtain, through his Virgin Mother, Mary, the joys of everlasting life. Through the same Christ our Lord. Amen.


Grace before Meals / Ekpere Tupu e Riwe Nri

Bless us, O Lord, and these Thy gifts which we are about to receive from your bounty. Through Christ our Lord. Amen.


Grace after Meals / Ekpere ma e Ericha Nri

We give you thanks, Almighty God, for all your benefits. Who live and reign forever and ever. May the souls of the faithful departed, through the mercy of God rest in peace. Amen.



Hail Holy Queen / Ekele Ezenwanyi dị asọ

Hail, holy Queen, Mother of Mercy!

 Our life, our sweetness, and our hope!

To thee do we cry, poor banished  children of Eve, to thee do we send up our sighs, mourning and weeping in this valley, of tears. Turn, then, most gracious advocate, thine eyes of mercy toward us; and after this our exile show unto us the blessed fruit of thy womb Jesus; O clement, O loving, O sweet virgin Mary.


Prayer to our Guardian Angel / Ageli nke Chukwu

Angel of God, my guardian dear, 

To whom God's love commits me here,

Ever this day, be at my side,

To light and guard, Rule and guide. Amen.


We fly to your patronage / Anyị Agbaba na Nchedo Gị

We fly to your patronage, O holy Mother of God;

despise not our petitions in our necessities, but deliver us always from all dangers, O glorious and blessed Virgin.      Amen.


Memorare / Cheta

Remember. O most gracious Virgin Mary, that never was it known that anyone who fled to thy protection, implored thy aid and sought thy intercession, was left unaided. Inspired with this confidence. I fly unto thee, O Virgin of Virgins, my mother to thee I come, before thee I stand sinful and sorrowful. O Mother of the world incarnate, despite not my petition; but in thy clemency hear and answer me. Amen.


Prayer to Saint Michael / Arịrịọ ana-arịọ Michael dị asọ

St. Michael the archangel, defend us in the day of battle, be our safeguard against the wickedness and snares of the devil. May God rebuke him, we humbly pray, and do thou O Prince of the Heavenly Host, by the power of God cast into hell Satan and all the other evil spirit, who patrol through the world, seeking the ruin of souls. Amen.


ARỊRỊỌ MAKA ỊNATA EUKARISTỊA DỊ NGỌZỊ, MA Ọ BỤ ORIRI NSỌ

Arịrịọ tupu anata Oriri Nsọ: Arịrịọ maka inye aka

O Chukwu nkem, nyere m aka ka m wee nata oiriri dị asọ nke ọma.    Marịa dị Asọ, Nne nke m hụrụ n’anya. Rịọwara m Jesu arịrịọ. Ezigbo Mụọ-ọma onye nche nke m, duga m na ọlta nke Chukwu.

Omume nke Okwukwe

O Chukwu nke m, ekwere m s’ike na ọ bụ ezi arụ na ọbara, mkpụrụ obi, na ịbụ Chukwu nke Jesu Kristi nọ na Eukaristịa dị Ngọzị; na ọ bụ Ya ka m ga-anata ezie; makana gị bụ Onye ezi-okwu, kụziere Nzụkọ ihe nke a. Ekwere m n’obi m nile n’okwu Ị kwụlụ.

Omume nke umeala

O Chukwu nke m, ekwupụtara m n’abụ m onye njọ. Etosighị m ka m wenata ahụ na obara nke Jesu, maka ihi njọ m mere; etosighị m ka Ị bata n’ime obi m; kwue sọsọ okwu na mkpụrobi m ga-adịrịrị.

Omume nke ime ebere

O Chukwu nke m, eme m ebere si n’obi pụta maka njọ m. Akpọrọ m ha asị maka na ha dị Gị njọ. Gị bụ Onye difere nma oke; na-akwadosigo m ike site na grasia Gị, na m amamenata ha ọzọ.

O Chukwu kasị afọ-ọma, mere m ebere, gbaghara m njọ m.

Omume nke nsekpuru

O Jesu, Chukwu nke m, na Osebụlụwa nke ihe nile, Onye nọ ezie na Eukaristịa dị Ngọzị, esekpuore m Gị.

Omume nke Ịhụnanya

Ezigbo Jesu, ahụrụ m Gị n’anya n’obi nile, Ọ na-agụ m n’obi nile ịnata Gị. Bịa n’ime obi m, k’Ị bụrụ nri nke mkpụrụobi m.

Ụbọchị Oriri Izizi

Ajụgo m ekwensu, na ọlụ ya nile; na otito na nrafu ya nile; a ga m ejide okwukwe ebe Jesu Kristi nọ ebebe.

Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ

Omume nke Okwukwe

O Jesu, ekwere m n’obi m nile, na ọ bụ ahụ Gị na ọbara Gị ka m natara; maka na Gị kwuru n’ọfụ, na okwu Gị bụ eziokwu.

Omume nke Nsekpụrụ

O Jesu, Chukwu nke m na onye-okike nke m, esekpuoro m Gị, n’aka  Gị ka m si pụta maka onwe Gịzi k’Ị ji kee m, ka m wee nọnyere Gị n’aṅụrị ebebe.

Omume nke Umeala

O Jesu, ekwupụtara m na a bụ m sọ aja na ntụ; ma Gị bụ Chukwu, I si n’enuigwe bịakwute m, na-enyem ike ikwụnyere Gị okwu n’ime obi m.

Omume nke Ịhụnanya

Ezigbo Jesu, ahụrụ m Gị n’anya n’obi m nile, Ị mago na m hụrụ Gị n’anya, mee ka m hụwanye Gị n’anya nke ọdịnihu.

Inye Ekele

Ezigbo Jesu, enye m Gị ekele n’obi m nile maka nnukwu afọ-ọma I ji na ahụ m. Ngọzị dịlị Jesu na Eukaristịa dị asọ.

Were onwe gị nye Jesu

O Jesu, ewere m onwe m nye Gị, dịka isiri were onwe Gị nye m. Biko naram, nara ahụ m, doo ya asọ; nara mkpụrụobi m, mee ka ọ hụgide Gị n’anya; ewere m onwe m na mbọsị nile nke ndụ m nye Gị, ka na ndụ, ka n’ọnwụ, ka m bụrụ nke Gị na ndụ ebebe.

Arịrịọ maka onwe gị

O Jesu, were ọbara Gị dị oke ọnụ wụchapụ njọ m. Ahapụla m n’oge nlega, nye m amara Gị ka m wee dịba ndụ dị asọ, nwụọ ọnwụ dị asọ, wee keta aṅụrị ebebe.

Arịrịọ maka ndị ọzọ

O Jesu, lekwaa Nzukọ Gị dị asọ, Nne anyị. Gọzie ụkọchukwu na-akpachapụrụ mkpụrụobi m anya. Lekwasị nna m na nne m, na ụmụ nna m, na ndị nile na-emere m ihe-oma anya. Gọzie ha nile ka n’ahụ na mkpụrobi. Mere ndị ome njọ ebere, zọpụta ha n’ọkụ mụọ.


Ka mkpụrụobi ndị nile kwerenụ gara-aga, si n’ebere nke Gị wee zuru ike na ndọkwa.

Arịrịọ tupu ahapụ ụlọ ụka

Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa, ka Ị nyere m aka iruwere ndị m nọ nokpuru ha isi nya na idebe iwu Gị dị asọ nke ọma ghara ịdaba na njọ ogbugbu. Ọ bụrụ na m dara-ada nyere m aka ka m si na njọ wee pụta na-ahụwanye Gị n’anya. Amịn.   

Other Common Prayers

Prayer before Studies

O God, eternal wisdom, enlightens my mind to grasp the subject of my study. Direct my attention so that I may concentrate on what I am doing, and sharpen my memory to retain what I have learnt. Grant that this genuine application to my work may become fruitful in my success at my examinations, and help to form me into a good, cultured and disciplined Christian. This I ask through Christ our Lord. Amen.


          Our Lady of good studies, Pray for me.

Prayer before an Examination

Lord Jesus, I have worked hard to prepare for this examination. I know I have the facts in my head, but I fear I might get nervous when the time comes. I humbly ask that you who once stilled the raging storm may make me calm and composed, so that I may put down my thoughts carefully, orderly and clearly.

Grant also patience and serenity to my examiners so that they may assess my attempt properly, and give me the verdict that I deserve.

My Guardian Angels, ever at my side, help me to do my best. Amen.

Morning Prayers

In the name of the Father, and of the son, and of the Holy Spirit. Amen.


R.  Blessed be the Holy and Undivided Trinity now and forever.   Amen.

R.  Let us place ourselves in the presence of God and humbly adore Him:


Most Holy and adorable Trinity, one God in three Divine persons. I believe that you are

here present. I adore you with the deepest humility, and with all my heart. I offer you the

homage due to your sovereign majesty.


R.  Let us make an offering of ourselves and of our days’ actions to God

Lord Jesus, I offer you my whole day, my studies, my hopes and fight against sin, my joys and sorrows. Give me and all fellow students the grace to think like you, to work with you, to live with you. Make me love you with all my heart, and serve you with all my strength. May your will be done in our classrooms, in dormitories, in our school farm, and in our fields of play. May you be better known, better loved, and better served. May those of us today who may be tempted to leave you by sin remain in your grace. Amen.


R.  Let us ask of God the graces we need

Oh my God, you know my weakness, and that I can do nothing without the help of your grace. Do not refuse it to me, my God, but grant it according to my needs. Give me strength to avoid the evil you forbid, to do the good you expect of me, and to bear patiently the trials you are pleased to send me. Amen.


One Our Father; one Hail Mary; Glory be; I believe in God; Act of Faith; Act of Hope; Act of Love (Charity).


R.    Let us invoke the Blessed Virgin Mother of God

Holy Virgin Mother of God! My Mother and my patroness! I place myself under your care, and abandon myself with confidence to your mercy. O good Mother, be my refuge in need. My consolation in trial, and my advocate with your adorable Son today, all the days of my life, and the hour of death. Amen. 

Night Prayers

In the name of the Father, and of the Son, and of the Holy Spirit. Amen.


Let us place ourselves in the presence of God and humbly adore him.

O my God, I believe that you are present here. I believe that you see all actions, all my thoughts,

and the most secret desires of my heart. I adore you and I love you with all my heart. I thank you for all the good things I have received from you, especially during this day.


Let us ask of God to know the sins we have committed.

O my God, give me light to see what sins I have committed this day and grant me grace to be truly sorry for them.


Examine what you have done during the day and try to remember any sins you committed.


Act of Contrition

My God, I am sorry for my sins with all my heart. In choosing to do wrong and failing to do good, I have sinned against you whom I should love above all things. I firmly intend, with your help, to do penance, to sin no more, and to avoid whatever leads me to sin. Our Savior Jesus Christ suffered and died for us. In his name, my God, have mercy.


I confess to Almighty God, and to you my brothers and sisters, that I have sinned through words, in what I have done, and in what I have failed to do; and I ask Blessed Mary ever Virgin, all the Angels and Saints, and my brothers and sisters, to pray for me to the Lord our God.

May Almighty God have mercy on me, forgive me my sins, and bring me to everlasting life. Amen. 


Our Father; Hail Mary!


Let us pray for a good night rest

Bless, O Lord, the sleep I am about to take so that my body may be strengthened and my health increased, that so I may be better able to serve You. Amen. 

Where We Meet

SUNDAY MASS AT ST. JOSEPH

IN RALEIGH


1,2,4, (5) of every month
1 pm Reconciliation and Rosary
1:30 pm Mass
2817 Poole Road
Raleigh, NC 27610

SUNDAY MASS AT HOLY CROSS

IN DURHAM


3rd Sunday of every month 

1 pm Reconciliation and Rosary 

1:30 pm Mass 

2438 S. Alston Avenue

Durham, NC 27713

OFFICE AND MAILING ADDRESS

  

Saint Michael Catholic Church
Chaplain Rev. Fr. Joseph K. Oji, C.S.Sp.
804 High House Road Cary, NC 27513

Hours: By appointment
919-468-6100 ext.198
chplniccrtpr@gmail.com